Jump to content

Macbeth

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Macbeth

Ejije nka bụ maka Macbeth, eze ndị Scotland. Macbeth bụbụ mmadụ̀ n'ịta na okwu mba ndị, mana Shakespeare gbanwere ya maka Eze James I nke Ala Bekee (ọ bụkwa Eze James VI nke Ala Ndị Skọtụ). Ejije ọdachi nka na-egosi otu ịchọ ike na ọchịchị nwere ike imebì ndị mmadụụ. Macbeth bụọ onye nwere osi si ike mgbe ọ bụ onye isi ndị agha na ọ bụ Thane ǹkè Glamis (onye na-achị Glamis) mana amụosu a atọ bịara, gwa ya na ọ ga-abụ eze ndị Skọtụ. N'ime obì ya,

Ndị dị nà Macbeth[dezie | dezie ebe o si]

DUNCAN, ezè ndị Scotland

  MACBETH, Onye na-achị Glamis na Cawdor, onye isi ndị agha nke Eze

  LADY MACBETH, nwunye ya

  MACDUFF, Thane nke Fife, nwoke bụ onye ndị isi ndị Scotland

  LADY MACDUFF, nwunye ya

  MALCOLM, nwa Duncan nke nwoke, nke amụrụ izizi

  DONALBAIN, nwa Duncan nke nwoke, nke Malcolm tọrọ

  BANQUO (BANKWUO), Thane nke Lochaber, onye isi ndị agha nke Eze

  FLEANCE, nwa ya nwoke

  LENNOX (LENOKSỊ), nwoke bụ onye ndị isi ndị Scotland

  ROSS, nwoke bụ onye ndị isi ndị Scotland

  MENTEITH, nwoke bụ onye ndị isi ndị Scotland

  ANGUS, nwoke bụ onye ndị isi ndị Scotland

  CAITHNESS, nwoke bụ onye ndị isi ndị Scotland

  SIWARD, Onye na-achị Northumberland, onye isi ndị agha nke Ana Bekee

  SIWARD NKE OBERE, nwa ya nwoke

  SEYTON, onye nnezi Macbeth

  HECATE, Eze ndị amonsu

  Amonsu atọ

  Nwa bụ nwoke, Nwa Macduff

  Nwaanyi na-enedo Lady Macbeth

  Dịbịa ndị Bekee

  Dịbịa ndị Scotland

  Dinche

  Onye nche

Ihe mere na Macbeth[dezie | dezie ebe o si]

Nkebi I.[dezie | dezie ebe o si]

Nkebi II.[dezie | dezie ebe o si]

Nkebi III.[dezie | dezie ebe o si]

Nkebi IV.[dezie | dezie ebe o si]

Nkebi V.[dezie | dezie ebe o si]

Isiokwu dị na Macbeth[dezie | dezie ebe o si]

Macbeth bụ ọdachi nwe nnukwu isiokwu.

Ike nà Ọchịchọ[dezie | dezie ebe o si]

Nhàzi[dezie | dezie ebe o si]